II. NDI-EZE 18:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI-EZE 18:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ONYENWE ANYị nọnyeere ya nʼebe ọbụla ọ gara, ihe niile o mere gaara ya nke ọma. O nupuru isi jụ ịnọkwa nʼokpuru eze ndị Asịrịa, o fekwaghị ya ofufe.
Kesaa
II. NDI-EZE 18 BIUII. NDI-EZE 18:7 IGBOB (Bible Nso)
Jehova nọye-kwa-ra ya; n'ebe o bula ọ nāpu o nwere uche: o we nupu isi n'okpuru eze Asiria, o fèghi kwa ya òfùfè.
Kesaa
II. NDI-EZE 18 IGBOB