II. NDI-EZE 18:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI-EZE 18:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gbasoro ONYENWE ANYị nʼụzọ niile. O sitekwaghị nʼụzọ ONYENWE ANYị wezuga onwe ya. O debere ihe niile ONYENWE ANYị nyere Mosis nʼiwu.
Kesaa
II. NDI-EZE 18 BIUII. NDI-EZE 18:6 IGBOB (Bible Nso)
O we rapara Jehova n'aru, o sighi n'iso Ya wezuga onwe-ya, o we debe ihe nile O nyere n'iwu, bú nke Jehova nyere Moses n'iwu.
Kesaa
II. NDI-EZE 18 IGBOB