Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 18:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI-EZE 18:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Hezekaya tụkwasịrị ONYENWE ANYị, Chineke Izrel obi ya. Nʼezie, o nwekwaghị onye ọzọ dị ka ya nʼetiti ndị eze Juda niile, ndị bu ya ụzọ chịa, na ndị so ya.

II. NDI-EZE 18:5 IGBOB (Bible Nso)

Ọ bu na Jehova, bú Chineke Israel, ka ọ tukwasiri obi; mb͕e ọ nwusiri ọ dighi kwa onye ọzọ di ka ya n'etiti eze nile nke Juda, ma-ọbu n'etiti ndi buru ya uzọ.