II. NDI-EZE 17:39 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI-EZE 17:39 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kama, tụọnụ egwu ma fee ONYENWE ANYị Chineke unu. Ọ bụ ya ga-anapụta unu site nʼaka ndị iro unu niile.”
Kesaa
II. NDI-EZE 17 BIUII. NDI-EZE 17:39 IGBOB (Bible Nso)
kama Jehova, bú Chineke-unu, ka unu gātu egwu; Ya onwe-ya gānaputa kwa unu n'aka ndi-iro-unu nile.
Kesaa
II. NDI-EZE 17 IGBOB