Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 1:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI-EZE 1:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ịlaịja zara sị ha, “Ọ bụrụ na m bụ onye nke Chineke dịka i kwuru, ka ọkụ si nʼeluigwe daa rechapụ gị na iri ndị a agha ise so gị.” Otu mgbe ahụ, ọkụ sitere nʼeluigwe daa rechapụ iri ndị agha ise ahụ na onyeisi ha.

II. NDI-EZE 1:10 IGBOB (Bible Nso)

Elaija we za, si onye-isi ọgu ndi-agha abua na iri ahu, Ọ buru na onye nke Chineke ka m'bu, ka ọku si n'elu-igwe ridata, ripia gi na ọgu ndi-agha abua na iri gi. Ọku we si n'elu-igwe ridata, ripia ya na ọgu ndi-agha abua na iri ya.