II. NDI KỌRINT 11:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI KỌRINT 11:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma omume ha adịghị eju m anya, nʼihi na ekwensu gbanwere onwe ya dịrị ka mmụọ ozi na-enye ìhè.
II. NDI KỌRINT 11:14 IGBOB (Bible Nso)
Ọ bughi kwa ihe iju anya; n'ihi na Setan onwe-ya nēme onwe-ya ka o yie mọ-ozi nke ìhè.