II. IHE EMERE 29:1-2 - Compare All Versions
II. IHE EMERE 29:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Hezekaya gbara iri afọ abụọ na ise mgbe ọ malitere ị bụ eze. Ọ chịrị iri afọ abụọ na itoolu na Jerusalem. Aha nne ya bụ Abija, ada Zekaraya. O mere ihe ziri ezi nʼanya ONYENWE ANYị dịka nna nna ya Devid mere.
Kesaa
II. IHE EMERE 29 BIUII. IHE EMERE 29:1-2 IGBOB (Bible Nso)
Hezekaia malitere ibu eze mb͕e ọ b͕ara orú arọ na ise; o we buru eze orú arọ na iteghete nime Jerusalem: aha nne-ya bu Abaija nwa-nwayi Zekaraia. O me ihe ziri ezi n'anya Jehova, dika ihe nile si di nke Devid nna-ya mere.