I. TIMỌTI 4:4-5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. TIMỌTI 4:4-5 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na ihe nile ọ bula Chineke kère di nna, ọ dighi kwa ihe ọ bula agāju, ma ọ buru na ewere ekele nara ya: n'ihi na esitere n'okwu Chineke na ekpere do ya nsọ.
Kesaa
I. TIMỌTI 4 IGBOBI. TIMỌTI 4:4-5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe niile Chineke kere dị mma, ọ dịkwaghị ihe ọbụla a ga-ajụ ma ọ bụrụ na e jiri ekele nara ya, nʼihi na-esitere nʼokwu Chineke na ekpere doo ya nsọ.
Kesaa
I. TIMỌTI 4 BIU