I. NDI TESALỌNAIKA 5:21-22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI TESALỌNAIKA 5:21-22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kama na-anwalenụ ihe niile ma na-ejidesikwanụ ihe niile dị mma aka ike. Wezuganụ onwe unu nʼihe ọjọọ niile.
I. NDI TESALỌNAIKA 5:21-22 IGBOB (Bible Nso)
nānwanu ihe nile; jidesienu ihe ọma ike; unu etiyela aka n'aha ajọ ihe ọ bula.