Mafee gaa na ọdịnaya

I. NDI TESALỌNAIKA 4:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI TESALỌNAIKA 4:2 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na unu matara iwu nile ayi nyere unu site n'aka Onye-nwe-ayi Jisus.

I. NDI TESALỌNAIKA 4:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na unu maara ụdị ndụmọdụ ahụ sị nʼaka Onyenwe anyị Jisọs nke anyị nyere unu.