Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI TESALỌNAIKA 4:11 - Compare All Versions

I. NDI TESALỌNAIKA 4:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nweenụ agụụ ibi ndụ nwayọọ, na-arụkwanụ ọrụ dịịrị unu. Jirikwanụ aka unu na-arụ ọrụ dịka anyị gwara unu

I. NDI TESALỌNAIKA 4:11 IGBOB (Bible Nso)

ka unu nējisi kwa ike inọdu nwayọ, na ime ihe nile nke aka unu, na iji aka-unu lu ọlu, dika ayi nyere unu iwu