Mafee gaa na ọdịnaya

I. NDI TESALỌNAIKA 2:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI TESALỌNAIKA 2:7 IGBOB (Bible Nso)

Kama ayi ghọrọ ndi di nwayọ n'etiti unu, dika mb͕e nwanyi nke nāzù nwa nēlezi umu nke aka ya anya nke-ọma

I. NDI TESALỌNAIKA 2:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ ezie, dị ka ndị ozi Kraịst, anyị gara abụ ibu arụ nye unu. Kama, anyị biri nʼetiti unu site nʼịdị nwayọọ dị ka ndị bụ nne na-azụ ụmụntakịrị ha, na-elekọta ha.