I. NDI TESALỌNAIKA 1:6-7
I. NDI TESALỌNAIKA 1:6-7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nke a mere unu ji bụrụ ndị na-eṅomi anyị na Onyenwe anyị. Nʼihi na unu jiri ọṅụ nke Mmụọ Nsọ na-enye nabata oziọma ahụ, nʼagbanyeghị ọtụtụ ahụhụ dị ukwuu nke o wetaara unu. Nʼụzọ dị otu a, unu ghọrọ ihe ilere anya nye ndị niile kwere ekwe nọ na Masidonia na Akaịa.