I. SAMUEL 7:3
I. SAMUEL 7:3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ya mere, Samuel gwara ezinaụlọ Izrel niile sị, “Ọ bụrụ na unu ji obi unu niile na alaghachikwute ONYENWE ANYị, mgbe ahụ, wezuganụ chi niile nke ndị ala ọzọ, na arụsị Ashtọret site nʼetiti unu. Kpebienụ nʼobi unu ịbịakwute ONYENWE ANYị, feekwa naanị ya ofufe. Ọ ga-anapụtakwa unu site nʼaka ndị Filistia.”
Kesaa
Gụọ I. SAMUEL 7I. SAMUEL 7:3 Bible Nso (IGBOB)
Samuel we gwa ulo Israel nile okwu, si, Ọ buru na obi-unu nile ka unu onwe-unu nēwere laghachikute Jehova, wezuganu chi nile nke ndi ala ọzọ na Ashtarot n'etiti unu, dozie obi-unu ibiakute Jehova, fè-kwa-nu nání Ya òfùfè: Ọ gānaputa kwa unu n'aka ndi Filistia.
Kesaa
Gụọ I. SAMUEL 7