I. SAMUEL 4:3
I. SAMUEL 4:3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ndị agha Izrel fọdụrụ laghachiri nʼụlọ ikwu ha, ndị okenye Izrel jụrịtara onwe ha sị, “Gịnị mere ONYENWE ANYị ji kwe ka ndị Filistia merie anyị taa. Ka anyị gaa Shaịlo buputa igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYị, ka o soro anyị jee agha, ka ọ napụta anyị site nʼaka ndị iro anyị.”
Kesaa
Gụọ I. SAMUEL 4