Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. SAMUEL 3:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. SAMUEL 3:9 IGBOB (Bible Nso)

Ilai we si Samuel, Je, dina ala: ọ gēru kwa, ọ buru na Ọ kpọ gi òkù, na i gāsi, Kwue, Jehova; n'ihi na orù-Gi nānu. Samuel we je, dina ala n'ebe-ya.

I. SAMUEL 3:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

nʼihi ya ọ gwara Samuel okwu sị, “Laghachi, dinaa ala. Ọ bụrụ na ọ kpọọ gị ọzọ, sị ya, ‘Lee m, kwuo, ONYENWE ANYị, nʼihi na ohu gị na-ege ntị.’ ” Ya mere Samuel laghachiri gaa dinaa ala.