I. SAMUEL 16:18
I. SAMUEL 16:18 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Otu onye nʼime ndị na-eje ozi kwuru sị, “Lee, ahụla m otu nʼime ụmụ ndị ikom Jesi, onye Betlehem, onye maara akpọ ụbọ akwara nke ọma. Ọ bụ dike na ọka nʼagha. Ọ bụ onye na-ekwu okwu nke ọma, na nwoke mara mma ile anya. ONYENWE ANYị nọnyekwara ya.”
Kesaa
Gụọ I. SAMUEL 16