Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 8:56 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 8:56 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Onye a gọziri agọzi ka ONYENWE ANYị bụ, onye nyere ndị ya, Izrel izuike dịka o kwere na nkwa. Ọ dịkwaghị okwu ọbụla nke na-emezughị nʼime ezi nkwa ahụ niile o kwere site nʼọnụ Mosis ohu ya.

I. NDI-EZE 8:56 IGBOB (Bible Nso)

Onye agọziri agọzi ka Jehova bu, Onye nyeworo ndi-Ya, bú Israel, izu-ike, dika ihe nile nke O kwuru si di: ọ dighi otù okwu dapuru n'okwu-Ya nile di nma, nke O kwuru n'aka Moses, bú orù-Ya.