Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 8:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 8:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

kwuo sị, “ONYENWE ANYị, Chineke nke Izrel, ọ dịghị Chineke dịka gị nʼeluigwe nke dị nʼelu, maọbụ nʼụwa, nʼokpuru eluigwe. Gị onye na-edebe ọgbụgba ndụ ịhụnanya gị na ndị ohu gị, bụ ndị ji obi ha niile na-eso ụzọ gị.

I. NDI-EZE 8:23 IGBOB (Bible Nso)

ọ si, Jehova, bú Chineke Israel, ọ dighi Chineke dika Gi, n'elu-igwe di n'elu, ma-ọbu n'elu uwa di n'okpuru; I nēdebere ndi-orù-Gi ọb͕ub͕a-ndu na ebere, bú ndi were obi-ha nile nējeghari n'iru Gi