I. NDI-EZE 4:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 4:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke nyere Solomọn amamihe, na uche nghọta, na mmụọ ịmụta ọtụtụ ihe nke bara ụba dịka aja dị nʼakụkụ osimiri.
Kesaa
I. NDI-EZE 4 BIUI. NDI-EZE 4:29 IGBOB (Bible Nso)
Chineke nye-kwa-ra Solomon amam-ihe na nghọta riri nne nke-uku, na obi sara mbara, dika ájá nke di n'usọ oké osimiri.
Kesaa
I. NDI-EZE 4 IGBOB