Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 3:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 3:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ohu gị nọ nʼebe a, nʼetiti ndị gị ị họpụtara, ndị bara ụba nke ukwuu, ndị a na-adịghị agụta ọnụ nʼihi nʼọnụọgụgụ ha babigara ụba oke.

I. NDI-EZE 3:8 IGBOB (Bible Nso)

Orù-Gi nọ kwa n'etiti ndi-Gi I rọputaworo, ndi bara uba, ndi anādighi-aguta ha, ndi anādighi-agu kwa ha ọnu, n'ihi iba-uba-ha.