I. NDI-EZE 3:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 3:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ugbu a, ONYENWE ANYị bụ Chineke m, i meela ohu gị eze nʼọnọdụ nna m, bụ Devid. Ma abụ m naanị nwantakịrị na-amaghị otu esi apụ ma na-abatakwa.
Kesaa
I. NDI-EZE 3 BIUI. NDI-EZE 3:7 IGBOB (Bible Nso)
Ma ub͕u a, Jehova, bú Chinekem, Gi onwe-gi emewo orù-Gi eze n'ọnọdu Devid, bú nnam: ma mu onwem bu nwatakiri; amaghm ipu apu na ibata abata.
Kesaa
I. NDI-EZE 3 IGBOB