Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 3:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 3:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Na Gibiọn, ONYENWE ANYị mere ka Solomọn hụ ya anya na nrọ nke abalị, Chineke sịrị ya, “Rịọọ ihe ọbụla ị chọrọ ka m nye gị.”

I. NDI-EZE 3:5 IGBOB (Bible Nso)

Na Gibeon ka Jehova mere ka Solomon hu Ya anya na nrọ nke abali: Chineke we si, Riọ ihe M'gēnye gi.