I. NDI-EZE 3:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 3:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụkwa na i jee ije nʼụzọ m niile, debe iwu m, meekwa ihe m gwara gị, dịka nna gị Devid mere, aga m enye gị ogologo ndụ.”
Kesaa
I. NDI-EZE 3 BIUI. NDI-EZE 3:14 IGBOB (Bible Nso)
Ọ buru kwa na i je ije n'uzọm nile, idebe ukpurum nile na ihe nile M'nyere n'iwu dika nna-gi, bú Devid, jere, M'gēme kwa ka ubọchi-gi di ogologo.
Kesaa
I. NDI-EZE 3 IGBOB