I. NDI-EZE 3:13 - Compare All Versions
I. NDI-EZE 3:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọkwa, aga m enyekwa gị ihe ndị ahụ ị na-arịọghị m, akụnụba, na nsọpụrụ, ka ọ ga-abụ nʼụbọchị niile nke ndụ gị, ị gaghị enwe onye ọbụla ga-adị ka gị nʼetiti ndị eze niile.
Kesaa
I. NDI-EZE 3 BIUI. NDI-EZE 3:13 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ kwa, enyewom i ihe i nāriọghi, ma àkù ma nsọpuru, ya mere ọ dighi nwoke ọ bula n'etiti ndi-eze gādi ka gi ubọchi-gi nile.
Kesaa
I. NDI-EZE 3 IGBOB