Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 3:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 3:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, Chineke zara sị ya, “Nʼihi na ị rịọrọ amamihe na nghọta ị ga-eji chịa ndị m, ma ị rịọghị m ka m nye gị ndụ ogologo, maọbụ akụnụba, maọbụ ọnwụ nye ndị iro gị.

I. NDI-EZE 3:11 IGBOB (Bible Nso)

Chineke we si ya, N'ihi na i riọrọ ihe a, ma i riọghi nye onwe-gi ọtutu ubọchi; i riọghi kwa àkù nye onwe-gi, i riọghi kwa ndu ndi-iro-gi; kama i riọworo onwe-gi nghọta inu ikpé