I. NDI-EZE 3:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 3:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ masịrị Onyenwe anyị na Solomọn rịọrọ nke a.
Kesaa
I. NDI-EZE 3 BIUI. NDI-EZE 3:10 IGBOB (Bible Nso)
Okwu-ya we di nma n'anya Onye-nwe-ayi, na Solomon riọrọ ihe a.
Kesaa
I. NDI-EZE 3 IGBOB