Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 22:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 22:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Jehoshafat jụrụ, “Ọ bụ na e nwekwaghị onye amụma ONYENWE ANYị nọ nʼebe a, onye anyị nwere ike ịjụta ase nʼaka ya?”

I. NDI-EZE 22:7 IGBOB (Bible Nso)

Jehoshafat we si, Ọ̀ dighi onye-amuma Jehova nọ n'ebe a tiyere ndia, ka ayi we jua ase n'aka-ya?