I. NDI-EZE 22:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 22:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma ugbu a, ONYENWE ANYị etinyela mmụọ okwu ụgha nʼọnụ ndị amụma gị niile ndị a. ONYENWE ANYị ekwubiela nʼihe ọjọọ ga-adakwasị gị.”
Kesaa
I. NDI-EZE 22 BIUI. NDI-EZE 22:23 IGBOB (Bible Nso)
Ma ub͕u a, le, Jehova etiyewo mọ okwu-ugha n'ọnu ndi-amuma-gi ndia nile; Jehova ekwuwo kwa ihe ọjọ bayere gi.
Kesaa
I. NDI-EZE 22 IGBOB