Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 22:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 22:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“ ‘ONYENWE ANYị jụrụ sị, Olee otu ị ga-esi mee nke a?’ “ ‘Aga m apụ gaa bụrụ mmụọ nrafu nʼọnụ ndị amụma ya niile,’ ka ọ zara. “ONYENWE ANYị sịrị, ‘Ị ga-enwe ike ịrafu ya. Gaa mee otu a.’

I. NDI-EZE 22:22 IGBOB (Bible Nso)

Jehova we si ya, Gini ka i gēji? Ọ si, M'gāpu, buru mọ okwu-ugha n'ọnu ndi-amuma-ya nile. Ọ si, I gārafu ya, i gēnwe kwa ike: pua, me otú a.