Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 22:21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 22:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼikpeazụ otu mmụọ pụtara, guzo nʼihu ONYENWE ANYị sị, ‘Mụ onwe m ga-arafu ya.’

I. NDI-EZE 22:21 IGBOB (Bible Nso)

Mọ ahu we puta, guzo n'iru Jehova, si, Mu onwem gārafu ya.