I. NDI-EZE 22:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 22:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ONYENWE ANYị sịrị, ‘Onye ga-aga rafuo Ehab ka ọ gaa buso Ramọt Gilead agha, gaa nwụọ nʼebe ahụ?’ “Otu onye tụpụtara aro nke a, ebe onye ọzọ tụpụtara nke ọzọ.
Kesaa
I. NDI-EZE 22 BIUI. NDI-EZE 22:20 IGBOB (Bible Nso)
Jehova we si, Ònye gārafu Ehab, ka o we rigo, da na Remot-gilead? Ọtù onye we si otú a; onye ọzọ si-kwa-ra otú a.
Kesaa
I. NDI-EZE 22 IGBOB