Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 19:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 19:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼebe ahụ, ọ banyere nʼotu ọgba nkume rahụ ụra abalị nʼime ya. Ma okwu ONYENWE ANYị rutere ya sị, “Ịlaịja, gịnị ka ị na-eme nʼebe a?”

I. NDI-EZE 19:9 IGBOB (Bible Nso)

Ọ bia n'ebe ahu rue ọb͕à, nọ ọnọdu-abali n'ebe ahu; ma, le, okwu Jehova ruru ya nti, si ya, Gini ka i nēme n'ebe a, Elaija?