I. NDI-EZE 19:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 19:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ịlaịja biliri rie ihe, ṅụọkwa mmiri. Nri ahụ nyere ya ike ije ije iri ụbọchị anọ ọzọ, ehihie na abalị, tutu ruo mgbe ọ bịaruru nʼugwu Horeb nke bụ ugwu Chineke.
Kesaa
I. NDI-EZE 19 BIUI. NDI-EZE 19:8 IGBOB (Bible Nso)
O we bilie, rie ihe, ṅu kwa miri, je n'ike ihe-oriri ahu ọgu ubọchi abua ehihie na abali rue ugwu Chineke, bú Horeb.
Kesaa
I. NDI-EZE 19 IGBOB