Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 19:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 19:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O dinara nʼokpuru osisi brum rahụ ụra. Ma lee, otu oge ahụ, mmụọ ozi metụrụ ya aka, sị ya, “Bilie, rie nri.”

I. NDI-EZE 19:5 IGBOB (Bible Nso)

O dina, raru ura n'okpuru otù osisi broom; ma, le, mọ-ozi nēmetu ya aka, si ya, Bilie, rie ihe.