I. NDI-EZE 19:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 19:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Ịlaịja nụrụ ya, o ji uwe mwụda ya kpuchie ihu ya, pụọ gaa guzo nʼọnụ ụzọ ọgba nkume ahụ. Mgbe ahụ, ọ nụrụ olu jụrụ ya sị, “Ịlaịja, gịnị ka ị na-eme nʼebe a?”
Kesaa
I. NDI-EZE 19 BIUI. NDI-EZE 19:13 IGBOB (Bible Nso)
O rue, mb͕e Elaija nuru ya, na ọ huchiri iru-ya n'uwe-nwuda-ya, pua, guzo n'ọnu-uzọ ọb͕à ahu. Ma, le, olu ruru ya nti, si, Gini ka i nēme n'ebe a, Elaija?
Kesaa
I. NDI-EZE 19 IGBOB