Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 18:43 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 18:43 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge a, ọ gwara nwokorobịa na-ejere ya ozi sị ya, “Gaa lee anya nʼụzọ oke osimiri.” Ọ rịgoro lee anya, sị, “Ọ dịghị ihe ọbụla m hụrụ.” Ịlaịja gwakwara ya otu a, ugboro asaa, sị ya, “Jeghachi.”

I. NDI-EZE 18:43 IGBOB (Bible Nso)

Ọ si nwa-okorọbia-ya, Biko, rigo, legide anya n'uzọ oké osimiri. Ọ rigo, legide anya, si, Ọ dighi ihe ọ bula di. Ọ si, Jeghachi ub͕ò asa.