I. NDI-EZE 18:41 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 18:41 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, Ịlaịja gwara Ehab okwu sị, “Gaa rie nri, ṅụọkwa ihe ọṅụṅụ; nʼihi na anụrụ m ụzụ oke mmiri ozuzo ka ọ na-ada.”
Kesaa
I. NDI-EZE 18 BIUI. NDI-EZE 18:41 IGBOB (Bible Nso)
Elaija we si Ehab, Rigo, rie ihe ṅu kwa ihe-ọṅuṅu; n'ihi na olu ùzù oké miri-ozuzo nāda.
Kesaa
I. NDI-EZE 18 IGBOB