I. NDI-EZE 18:39 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 18:39 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị mmadụ ahụ niile hụrụ ihe a mere, ha niile dara nʼala kpuo ihu nʼala, na-eti mkpu na-asị, “ONYENWE ANYị, ya onwe ya bụ Chineke! ONYENWE ANYị ya onwe ya bụ Chineke!”
Kesaa
I. NDI-EZE 18 BIUI. NDI-EZE 18:39 IGBOB (Bible Nso)
Ndi Israel nile we hu ya, da kpue iru-ha n'ala, si, Jehova, Ya onwe-ya bu Chineke; Jehova, Ya onwe-ya bu Chineke.
Kesaa
I. NDI-EZE 18 IGBOB