Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 18:38 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 18:38 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, na mberede, ọkụ ONYENWE ANYị sitere nʼeluigwe daa, rechapụ oke ehi ahụ, na nkụ ahụ, na nkume, na ntụ, ma rechapụkwa mmiri niile dị nʼime olulu ahụ dị gburugburu ebe ịchụ aja ahụ.

I. NDI-EZE 18:38 IGBOB (Bible Nso)

Ọku Jehova we da, ripia àjà-nsure-ọku ahu, na nkú-ya, na nkume nile, na àjà, rachapu kwa miri nke di n'ebe ahu miri dọrọ.