I. NDI-EZE 18:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 18:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Biko, ONYENWE ANYị m, zaa m ekpere m, zaa m ya, ka ndị Izrel niile mata na gị onwe gị, ONYENWE ANYị bụ Chineke, na gị onwe gị na-atụgharịkwa obi ha ịlaghachikwute gị.”
Kesaa
I. NDI-EZE 18 BIUI. NDI-EZE 18:37 IGBOB (Bible Nso)
Zam, Jehova, zam, ka ndi nka we mara na Gi onwe-gi, Jehova, bu Chineke, na Gi onwe-gi echighariwo kwa obi-ha ilata.
Kesaa
I. NDI-EZE 18 IGBOB