I. NDI-EZE 18:36 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 18:36 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe oge e ji achụ aja anyasị ruru, Ịlaịja, onye amụma bịara ebe ịchụ aja ahụ nso kpee ekpere sị, “O, ONYENWE ANYị Chineke Ebraham, na Aịzik, na Izrel, biko gosi taa na ọ bụ gị onwe gị bụ naanị Chineke nʼIzrel, na mụ onwe m bụkwa ohu gị. Gosikwa na m bụ onyeozi gị, na ọ bụ ihe i nyere m nʼiwu ka m mere oge ndị a niile.
Kesaa
I. NDI-EZE 18 BIUI. NDI-EZE 18:36 IGBOB (Bible Nso)
O rue, na mb͕e nsure onyinye-inata-iru-ọma, na Elaija, bú onye-amuma, biaruru nso, si, Jehova, bú Chineke Abraham na Aisak na Israel, ka amara ta na Gi onwe-gi bu Chineke n'Israel, na mu onwem bu kwa orù-Gi, na ọ bu kwa n'okwu-Gi ka m'meworo ihe nile ndia.
Kesaa
I. NDI-EZE 18 IGBOB