I. NDI-EZE 18:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 18:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ji nkume ndị a wuzie ebe ịchụ aja ONYENWE ANYị. Emesịa, o gwuru olulu miri emi, nke gbara ebe ịchụ aja ahụ gburugburu.
Kesaa
I. NDI-EZE 18 BIUI. NDI-EZE 18:32 IGBOB (Bible Nso)
Ọ chiri nkume ahu wue ebe-ichu-àjà n'aha Jehova; ọ me ebe miri gādọrọ, ra ka ebe gānagide mb͕é nkpuru-ọghigha abua, buruburu ebe-ichu-àjà.
Kesaa
I. NDI-EZE 18 IGBOB