I. NDI-EZE 18:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 18:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ịlaịja chịịrị nkume iri na abụọ, nke otu nʼime ha nọchiri anya otu ebo Jekọb, onye okwu ONYENWE ANYị rutere si ya, “Aha gị ga-abụ Izrel.”
Kesaa
I. NDI-EZE 18 BIUI. NDI-EZE 18:31 IGBOB (Bible Nso)
Elaija we chiri nkume iri na abua, dika ọnu-ọgugu ebo umu Jekob si di, bú onye okwu Jehova ruru nti, si, Israel gābu aha-gi.
Kesaa
I. NDI-EZE 18 IGBOB