I. NDI-EZE 18:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 18:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Ịlaịja kpọrọ ndị Izrel sị ha, “Bịaruenụ m nso.” Ha niile bịaruru ya nso, o doziri ebe ịchụ aja ONYENWE ANYị, bụ ndị ahụ a kwaturu nʼala na mbụ.
Kesaa
I. NDI-EZE 18 BIUI. NDI-EZE 18:30 IGBOB (Bible Nso)
Elaija we si ndi Israel nile, Biaruenu nsom; ndi Israel nile we biarue ya nso. O dozie ebe-ichu-àjà Jehova nke etipiara.
Kesaa
I. NDI-EZE 18 IGBOB