Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 18:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 18:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Emesịa, unu ga-akpọku chi Baal unu, mụ onwe m kwa ga-akpọku aha ONYENWE ANYị. Ọ ga-erukwa na chi ga-eji ọkụ za, chi ahụ bụ Chineke.” Ndị Izrel niile zara sị, “Okwu gị dị mma.”

I. NDI-EZE 18:24 IGBOB (Bible Nso)

Unu gākpọku kwa aha chi-unu, ma mu onwem gākpọku aha Jehova: ọ gēru kwa, na chi ahu nke nēwere ọku za, onye ahu bu Chineke. Ndi Israel nile we za, si, Ọ di nma, bú okwu a.