Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 18:21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 18:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ịlaịja gara nʼihu ndị a, sị ha, “Ọ bụ ruo ole mgbe ka unu ga-akwụsị inwe obi abụọ? Ọ bụrụ na ONYENWE ANYị bụ Chineke unu, soronụ ya! Ma ọ bụrụkwanụ na unu ekpebie na Baal bụ chi unu, soronụ ya.” Ma ndị zukọrọ nʼebe ahụ ekwughị ihe ọbụla.

I. NDI-EZE 18:21 IGBOB (Bible Nso)

Elaija we biarue ndi Israel nile nso, si, Rùe ole mb͕e ka unu onwe-unu ganārughari n'etiti uzọ abua ndia? ọ buru na Jehova bu Chineke, jesonu Ya: ọ buru Beal, jesonu ya. Ma ndi Israel azaghi ya okwu ọ bula.