I. NDI-EZE 17:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 17:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Bilie, jee Zarefat, obodo dị Saịdọn nso, biri nʼebe ahụ. O nwere otu nwanyị di ya nwụrụ, onye m nyere iwu ka o nye gị nri.”
Kesaa
I. NDI-EZE 17 BIUI. NDI-EZE 17:9 IGBOB (Bible Nso)
Bilie, je Zarefat, nke diri Zaidon, biri n'ebe ahu: le, enyewom otù nwayi di-ya nwuru nọ n'ebe ahu iwu izù gi.
Kesaa
I. NDI-EZE 17 IGBOB