I. NDI-EZE 17:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 17:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ụbọchị ụfọdụ gasịrị, mmiri ahụ tara, nʼihi na mmiri adịghị ezokwa nʼala ahụ.
Kesaa
I. NDI-EZE 17 BIUI. NDI-EZE 17:7 IGBOB (Bible Nso)
O rue, mb͕e ubọchi ufọdu gasiri, na miri-iyi ahu takọrọ, n'ihi na miri-ozuzo adighi n'ala.
Kesaa
I. NDI-EZE 17 IGBOB