Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 17:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 17:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ugolọma na-ebutere ya achịcha na anụ, ụtụtụ na anyasị niile. Ọ na-aṅụkwa mmiri site nʼiyi ahụ.

I. NDI-EZE 17:6 IGBOB (Bible Nso)

Ugolo-ọma we nēbutere ya achicha na anu n'ututu, na achicha na anu n'anyasi; ọ nāṅu kwa miri sitere na miri-iyi ahu.